Jump to content

User:Pulcherrima cordis

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
The printable version is no longer supported and may have rendering errors. Please update your browser bookmarks and please use the default browser print function instead.

Aha mu bu nwa ada Obiamaka Ijeoma Anih. A bu m onye Enugu Steeti.E nwere m nnukwu mmasi bayere ihe nke chukwu, ihe omimi ya otu o bula O siri mmasi Oseburuwa i gosi nwa odibo ya onwe ya.. A huru m ihe obula Chukwu kere eke na anya nke ukwu. a bu onye huru nje m na anya. a huru umu nta kiri na anya . E nwere mu nnukwu nmasi bayere asusu igbo. O bu ya patara mu jiri sonye na nnukwu oru a. Chukwu gozie unu.